1 Kings 7:2

2O wuru ụlọeze ukwu aha ya bụ Oke Ọhịa Lebanọn,
Aha a, bụ nʼihi ogidi osisi sida eji wuo ụlọeze, nke e si Lebanọn buta, bụ ndị edoro nʼahịrị nʼahịrị dịka osisi dị nʼime ọhịa.
nke ogologo ya dị iri mita ise, obosara ya dị iri mita abụọ na ise. Otu a kwa, ịdị elu ya dị mita iri na ise. Osisi sida ukwu e ji rụọ elu ya ka e mere ka ha nọkwasị nʼelu ogidi e doro nʼahịrị nʼahịrị. Ahịrị ogidi ndị a dịkwa anọ.
Copyright information for IboBIU